🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Ezi Na Ọjọọ? — Nkeji Abụọ — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Ezi Na Ọjọọ? — Nkeji Abụọ — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

2 Ndị Kọrint 11:3 — Ma ana m atụ egwu, na dịka agwọ jiri aghụghọ ghọgbuo ________, ndị nrafu ga-eji aghụghọ duhie unu, mee ka unu kwụsị iji obi dị ọcha na uche ziri ezi jeere Kraịst ozi.
Iiv
Troas
Saịlas
Ndị Rom 6:23 — Nʼihi na ụgwọ ọrụ mmehie bụ ọnwụ, ma onyinye amara Chineke na-enye ________, bụ ndụ ebighị ebi, site na Jisọs Kraịst Onyenwe anyị.
ọhụrụ
nzukọ
nʼefu
1 Jọn 2:16 — Nʼihi na ihe niile dị nʼụwa, ihe ndị ahụ niile anụ ahụ anyị, na anya anyị na-achọ, ya na ________ isi mmadụ banyere ihe ọ bụ na ihe o nwere, esiteghị nʼebe Nna nọ, kama ha sitere nʼụwa.
ịnya
ịkwa
lie
Jenesis 3:22 — Onyenwe anyị Chineke sịrị, “Lee, mmadụ adịla ka onye ọbụla nʼime anyị site nʼịmata ihe ọma na ihe ọjọọ. Ugbu a, ka ọ gharakwa ị setịpụ aka ya ghọrọ mkpụrụ osisi ahụ ________ ndụ rie, si otu a dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.”
na-enye
nʼanya
ihu
Mak 7:21 — Nʼihi na ọ bụ nʼime obi mmadụ ka echiche ọjọọ niile si apụta, ya na ________ iko niile dị iche iche, izu ohi, igbu mmadụ
mụrụ
akụkọ
ịkwa
Jeremaya 4:22 — “Ndị m bụ ndị nzuzu, ha amaghị m. Ha bụ ________ ndị na-enweghị uche, ha enweghị nghọta ọbụla. Ha bụ ọkachamara nʼihe gbasara ajọ omume, ma ha amaghị otu esi eme ezi ihe ọbụla.”
ụmụntakịrị
ọnya
iti
Jeremaya 17:9 — Obi mmadụ dị ________ karịa ihe niile, o nwekwaghị ngwọta. Onye pụrụ ịghọta ya?
akwụkwọ
ụta
aghụghọ
Malakaị 2:17 — Unu esitela nʼoke okwu unu mee ka ike gwụ Onyenwe anyị. Ma unu na-ajụ, “Olee ụzọ anyị si mee ka ike gwụ ya?” Mgbe unu na-asị, “Ndị niile na-eme ihe ọjọọ dị mma nʼanya Onyenwe anyị. Ihe ha na-atọkwa ya ụtọ,” maọbụ na-asịkwa, “Ebee ka Chineke ahụ ________ ikpe ziri ezi nọ?”
iko
na-atụkwasị
na-ekpe
Aịzaya 7:15 — Mmiri ara ehi rahụrụ ________ na mmanụ aṅụ ka nwantakịrị ahụ ga-eri mgbe ọ matara ịjụ ihe ọjọọ na ịhọrọ ezi ihe.
okpu
arahụ
ụtụ
Abụ Ọma 97:10 — Ka unu, ndị hụrụ Onyenwe anyị nʼanya, ________ ihe ọjọọ asị, nʼihi na ọ na-echebe ndụ ndị nke ya, ndị tụkwasịrị ya obi ma na-anapụtakwa ha site nʼaka ndị ajọ omume.
ọnwụ
isiala
kpọọ
Ilu 3:7 — A bụla onye maara ihe nʼanya nke onwe gị. Tụọ Onyenwe anyị egwu, kpọọkwa ihe ọjọọ ________.
nghọta
karịa
asị
1 Ndị Eze 3:9 — Ya mere, nye ohu gị uche ________ nke m ga-eji chịa ndị gị, na ịghọta ihe dị iche nʼetiti ezi ihe na ajọ ihe. Nʼihi na onye pụrụ ịchịkọta ndị gị a dị ukwuu?”
ọnwa
nghọta
mmanụ
Ndị Rom 16:19 — Mmadụ niile anụla maka nrube isi unu na-erubere ________ ahụ. Ana m aṅụrị ọṅụ nʼihi unu. Achọrọ m ka unu bụrụ ndị maara ihe banyere ezi ihe, ka unu bụrụ ndị na-amaghị ihe nʼihe banyere ihe ọjọọ.
oziọma
okwukwe
nzukọ
Ọrụ Ndị Ozi 10:38 — Otu Chineke si were Mmụọ Nsọ na ike wụkwasị Jisọs onye ________ dịka mmanụ, na otu o si jegharịa na-eme mma na-agwọkwa ndị niile ekwensu na-emekpa ahụ, nʼihi na Chineke nọnyeere ya.
Judịa
Galili
Nazaret
1 Pita 3:11 — Ka ha tụgharịa site nʼajọ ihe ma mee ezi ihe; ka ha chọọ ________, ma na-agbasokwa ya.
nʼanya
mkpụrụ
udo
Abụ Ọma 34:14 — Site nʼihe ọjọọ wezuga onwe gị ma mee ezi ihe, chọọ ________ ma gbasookwa ya.
mmanụ
ìhè
udo
Ndị Rom 12:9 — Ka ________ bụrụ nke ihu abụọ nʼadịghị na ya, kpọọ ihe ọjọọ asị, jidesie ihe dị mma ike.
nzuzu
ịhụnanya
ọcha
Jenesis 3:13 — Mgbe ahụ, Onyenwe anyị Chineke sịrị nwanyị ahụ, “Gịnị bụ ihe a i mere?” Nwanyị ahụ zara sị, “Ọ bụ ________ ghọgburu m, mee m ka m rie ya.”
ara
anwụrụ
agwọ
Ndị Rom 5:19 — Nʼihi na dịka ọtụtụ mmadụ si bụrụ ndị mmehie nʼihi ________ isi nke otu nwoke, otu a kwa ka ọtụtụ mmadụ ga-abụkwa ndị ezi omume nʼihi nrube isi nke otu nwoke.
nnupu
ohi
ajụ
1 Pita 2:24 — Nʼelu ________ ahụ, o buuru mmehie anyị niile bokwasị onwe ya mgbe ọ nwụrụ, ime ka anyị nwee ike ịbụ ndị nwụrụ anwụ nʼebe mmehie dị; ma dịrị ndụ nʼebe ezi omume dị. Ọ bụkwa site nʼapa ọnya dị ya nʼahụ ka o ji gwọọ unu.
ịnya
na-ebo
obe
Mkpughe 2:7 — Onye ọbụla nwere ntị, ya nụrụ ihe Mmụọ Nsọ na-agwa ________. Onye ahụ na-emeri emeri ka m ga-enye ike iri mkpụrụ sitere nʼosisi ndụ ahụ nke dị na paradaịs nke Chineke.
nwụrụ
nwanyị
nzukọ
Mkpughe 22:2 — nʼetiti okporoụzọ ahụ dị nʼobodo ahụ. Nʼakụkụ aka nri na aka ekpe iyi ahụ, a ga-ahụ osisi ahụ na-enye ndụ. Osisi ndị a na-amị ụzọ mkpụrụ iri na abụọ dị iche iche. Ha na-amịpụta mkpụrụ ọhụrụ kwa ________ ọbụla. Akwụkwọ osisi ahụ wapụtara bụ ọgwụ e ji agwọ mba niile.
Mata
ọnwa
Juda

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a