🌐 Asụsụ
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeYorùbáÍslenskaČeštinaбеларускаяБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתئۇيغۇرچەاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎संस्कृत भाषाहरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Ibi Ya Ndụ — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Ibi Ya Ndụ — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

Jemis 1:4 — Ka nguzosike unu pụta ìhè, ka unu ________ oke ma nwezuokwa ihe niile, na-adịghị ihe ọbụla nke ga-akọ unu.
atọ
zuo
nʼelu
2 Pita 1:5-6 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
ọmụma
ọchịchịrị
adịghị
Aịzaya 64:4 — Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ, ọ dịbeghị ntị ghọtara, o nwebeghị anya hụrụ Chineke ọzọ karịa gị, onye na-emejupụtara ndị ________ ya ihe na-akpa ha.
na-echere
na-akpọnwụ
mkpụrụ
Abụ Ọma 37:7 — Dere duu nʼihu Onyenwe anyị, were ndidi ________ ya; echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu, mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.
chere
okoko
ziri
Ilu 16:32 — Onye na-adịghị ewe ________ ọsịịsọ karịrị onye a maara aha ya. Onye nwere ogologo ntachiobi karịrị onye na-adọta obodo nʼagha.
nri
iwe
ụkwụ
Ndị Hibru 12:1 — Ya mere, anyị nwere oke igwe ndị ama dị otu a gbara anyị ________, nʼihi nke a, ka anyị wepụ ihe ọbụla nke na-adọghachi anyị azụ dịka ibu arọ, ya na mmehie niile nọdebere anyị nsọ karịa. Ka anyị werekwa ntachiobi gbaa ọsọ nke chere anyị nʼihu.
nza
gburugburu
kọwaa
Ndị Galeshịa 6:9 — Ya mere, ka ike ghara ịgwụ anyị ime ihe ọma. Nʼihi na mgbe e mesiri, mgbe oge ya ruru, anyị ga-eweta ________ dị ukwuu dị ka ihe ubi, ma ọ bụrụ na anyị adaghị mba.
ifufe
ngọzị
ilu
Job 13:15 — A sịkwarị na ọ ga-etigbu m aghaghị m ịtụkwasị ya obi m. Aga m ekwuchite ọnụ m gwa ya na ụzọ m dị ________.
ama
abụ
ọcha
1 Pita 1:7 — Ọnwụnwa ndị a na-abịa ime ka okwukwe unu, nke dị oke ________ karịa ọlaedo na-ala nʼiyi nʼagbanyeghị na e ji ọkụ nụchaa ya; bụrụ nke ga-eweta otuto, na ebube, na nsọpụrụ, mgbe e mere ka Jisọs Kraịst pụta ìhè.
nʼudo
ọnụahịa
ịzọcha
Luk 21:19 — Unu ga-azọpụta ndụ unu site na ________ unu.
umeala
ntachiobi
ọṅụ
Jemis 5:7 — Nweenụ ________, ụmụnna m, cherenụ ọbịbịa Onyenwe anyị. Lee otu onye ọrụ ubi si eji ndidi na-eche mkpụrụ ọ kụrụ nʼala ubi ka ọ mịa. O ji ndidi na-eche ka mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ zokwasị ubi ya.
ntachiobi
umeala
ọṅụ

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a