🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Akụkụ Nke Abụọ — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ndidi? — Akụkụ Nke Abụọ — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

Ndị Hibru 10:36 — Nʼihi ya, unu kwesiri inwe ndidi ka ọ ga-abụ na mgbe unu mere uche Chineke unu ga-anata ihe e ________ na nkwa.
kwere
nso
nʼanya
Ndị Hibru 12:1 — Ya mere, anyị nwere oke igwe ndị ama dị otu a gbara anyị gburugburu, nʼihi nke a, ka anyị wepụ ihe ọbụla nke na-adọghachi anyị azụ dịka ibu arọ, ya na mmehie niile nọdebere anyị nsọ karịa. Ka anyị werekwa ________ gbaa ọsọ nke chere anyị nʼihu.
ọnwụnwa
ntachiobi
nkasiobi
Luk 21:19 — Unu ga-azọpụta ndụ unu site na ________ unu.
ntachiobi
nkasiobi
umeala
Ndị Hibru 6:12 — Anyị achọghị ka unu bụrụ ndị ________, kama ka unu bụrụ ndị na-eṅomi ndụ ahụ jiri okwukwe na ntachiobi nweta ihe ahụ e kwere na nkwa.
umengwụ
na-enupu
na-atụ
Ndị Hibru 6:15 — Ebraham nwere ________, natakwa ihe e kwere ya na nkwa.
ndidi
ntọala
ga-achị
Ndị Rom 8:25 — Ma ọ bụrụ na ________ anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.
nʼakwụkwọ
olileanya
amara
Jemis 5:7 — Nweenụ ________, ụmụnna m, cherenụ ọbịbịa Onyenwe anyị. Lee otu onye ọrụ ubi si eji ndidi na-eche mkpụrụ ọ kụrụ nʼala ubi ka ọ mịa. O ji ndidi na-eche ka mmiri ozuzo nke mbụ na nke ikpeazụ zokwasị ubi ya.
umeala
nkasiobi
ntachiobi
Jemis 5:8 — Unu onwe unu kwesikwara inwe ndidi ________ ike nʼihi na ọbịbịa Onyenwe anyị dị nso.
kpughee
guzosiekwa
ga-arara
Jemis 5:11 — Anyị na-agụ ha ugbu a dịka ndị a gọziri agọzi nʼihi iguzosike ha. Unu anụla maka ogologo ________ nke Job nwere, unu ahụkwala nzube Onyenwe anyị nʼihi na Onyenwe anyị jupụtara nʼebere na ọmịiko.
umeala
nkasiobi
ntachiobi
Ndị Rom 15:4 — Nʼihi na ihe niile edere nʼoge gara aga bụ iji kuziere anyị ihe, ka anyị nwee ike isite na ntachiobi nakwa ________, nke dị nʼakwụkwọ nsọ nwee olileanya.
mgbapụta
nchegharị
nkasiobi
Ndị Rom 15:5 — Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ________ nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere.
akọnuche
nkasiobi
ntachiobi
Ndị Kọlọsị 1:11 — Ebe a na-eme ka unu dị ike nʼime ike niile, dị ka ike nke ebube ya si dị. Ka unu nwee ndidi na ogologo ________
ọnwụnwa
nkasiobi
ntachiobi
Abụ Ọma 37:7 — Dere ________ nʼihu Onyenwe anyị, were ndidi chere ya; echegbula onwe gị mgbe ndị ọzọ na-enwe ọganihu, mgbe ha na-emezu atụmatụ ọjọọ ha niile.
duu
ọta
ụra
Abụ Ọma 40:1 — Eji m ndidi ________ Onyenwe anyị, ọ tụgharịkwutere m, ọ nụkwaara akwa m.
nso
ire
chere
Abụ Akwa 3:26 — Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ chere ________ nke Onyenwe anyị.
Asịrịa
nzọpụta
Benjamin
2 Ndị Tesalonaịka 3:5 — Ka Onyenwe anyị duzie obi unu ịghọta ịhụnanya Chineke ya na ụdị ________ Kraịst nwere.
ntachiobi
ọnwụnwa
mkpagbu
Jemis 1:12 — ________ na-adịrị onye ahụ nke na-anọgide na-adịghị ada mba nʼoge ọnwụnwa. Nʼihi na mgbe oge ọnwụnwa ahụ gasịrị, ọ ga-anata ụgwọ ọrụ, nke bụ okpueze ndụ, nke Chineke kwere nkwa inye ndị niile hụrụ ya nʼanya.
igwe
ifufe
Ngọzị

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a