Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ihe Ọmụma? — Ibi Ya Ndụ — Ajụjụ Baịbụl
Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.
Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.
Ilu 10:14 — Onye amamihe na-akpakọba ihe ________, ma onye nzuzu na-eji ọnụ ya akpọ ịla nʼiyi oku.
ikpe
ọmụma
ntị
2 Ndị Kọrint 10:5 — Anyị na-ala ________ ụka niile na okwu ụgha niile nʼiyi, nke na-egbochiri ụmụ mmadụ ụzọ e si amata Chineke, na-eme ka echiche niile hulata isi nʼokpuru Kraịst.
ụba
banye
ịrụ
Ndị Efesọs 6:17 — Nabatanụ nzọpụta dị ka ________ igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu.
okpu
na-arụpụta
na-eṅomi
Jeremaya 31:34 — Ọ ________ onye ọbụla nʼetiti ha ga-akụziri onye agbataobi ya ihe, maọbụ otu onye asị ibe ya, ‘Mara Onyenwe anyị,’ nʼihi na ha niile ga-ama onye m bụ, site nʼonye dịkarịsịrị nta ruo nʼonye dịkarịsịrị ukwuu nʼetiti ha.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya. “Nʼihi na aga m agbaghara ajọ omume ha, agaghị m echetakwa mmehie ha niile ọzọ.”
dịghị
ibu
ọṅụ
1 Ndị Kọrint 13:12 — Ugbu a, anyị na-ahụ inyogho inyogho dịka anyị na-ele anya nʼenyo ma mgbe ahụ anyị ga-ahụ ihu na ihu. Ugbu a, ihe m ________ ezughị oke, ma mgbe ahụ aga m amazu, dịka m bụ onye a mazuru.
họpụtara
mara
nʼọzara
Matiu 24:35 — ________ na ụwa ga-agabiga, ma okwu m enweghị ike ịgabiga.
Ụlọnsọ
Ogige
Eluigwe
Ndị Filipai 3:8 — E, karịa nke a, akpọọla m ihe ndị a niile ihe efu, nʼihi na a pụghị iji ha tụnyere ịdị oke ________ nke ịmata Kraịst Jisọs, Onyenwe m. Nʼihi ya, etufuola m ihe ndị a niile, gụọ ha dị ka ihe na-abaghị uru, ka m nwee ike rite Kraịst nʼuru.
nʼudo
ịzọcha
ọnụahịa
2 Pita 1:5 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
oriri
ọmụma
guzo
Ilu 2:4 — ọ bụrụ na ị na-achọ ya dịka i si achọ ________ maọbụ akụ nke zoro ezo
mmanya
ọlaọcha
olileanya
← Laghachi n'ọmụmụ ihe a