🌐 Language
'Olelo Hawai'iAfaan Oromoobahasa IndonesiaBelarusianBrezhonegCebuanoChamorroChichewachiShonaChongthuCiyawoDanskDeutschEestiEnglishEspañolEsperantoeʋegbeFrançaisHausaHrvatskiIgboIlocanoItalianoKikuyuKiswahiliKiyombiKreyòl AyisyenLatinaLatviešulietuviųLingálaLugandaMagyarMahasuiMāoriNederlandsNorskPohnpeianPolskiPortuguêsQach’abelRomaniRomânăSanskritSetswanaShqipsrpski jezikSuomiSvenskaTagalogTiếng ViệtTonganTwiTürkçeUyghur tiliYorùbáÍslenskaČeštinaБългарскиРусскийУкраїнськаעבריתاردوالعربيةفارسیكوردی سۆرانیअहिराणी‎नेपालीभद्रवाही‎मराठीमानक हिन्दी‎हरियाणवी‎অসমীয়াবাংলাਪੰਜਾਬੀગુજરાતીଓଡ଼ିଆ‎தமிழ்తెలుగుಕನ್ನಡമലയാളംไทยဗမာἙλληνική中文日本語한국어+ Asụsụ Niile
See More Jesus
Igbo

Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Mmụọ Ebere? — Ntọala — Ajụjụ Baịbụl

Ajụjụ Baịbụl

Gịnị Ka Bible Kwuru Banyere Mmụọ Ebere? — Ntọala — Ajụjụ Baịbụl

Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.

Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.

Matiu 9:13 — Ma gaanụ mụta ihe okwu a pụtara, ‘Ana m achọ ________, ọ bụghị aja.’ Nʼihi na abịaghị m ịkpọ ndị ezi omume, kama abịara m ịkpọ ndị mmehie.”
nʼobi
ekpere
ebere
Luk 10:37 — Ọ sịrị, “Ọ bụ onye ahụ meere ya ________.” Jisọs sịrị ya, “Laa, gaa mee otu ahụ.”
ọcha
ebere
na-eme
Matiu 18:33 — Ọ bụ na ị kwesighị inwe obi ebere nʼebe ohu ________ gị nọ, dị ka m si mere gị ebere?’
ibe
ọcha
anwụ
Jemis 2:13 — Nʼihi na agaghị emere onye ọbụla ebere nke na-adịghị emere onye ọzọ ebere. Nʼihi na ebere na-adị ukwuu karịa ikpe ________ ya.
ọmụma
ịkwa
kere
Matiu 5:7 — ________ na-adịrị ndị na-eme obi ebere, nʼihi na ha ka a ga-emere ebere.
Ngọzị
ilu
ifufe
Ndị Efesọs 2:4 — Chineke onye jupụtara nʼobi ebere, maka oke ________ o nwere nʼebe anyị nọ
ịhụnanya
ọcha
nzọpụta
1 Pita 1:3 — Otuto dịrị Chineke Nna Onyenwe anyị Jisọs Kraịst! Site nʼịba ụba nke ebere ya, o nyela anyị ndụ ọhụrụ baa nʼolileanya dị ndụ site na ________ nʼọnwụ Jisọs Kraịst.
mbilite
ọnwụnwa
umeala
Ndị Hibru 2:17 — Nʼihi nke a, e mere ka o yie ụmụnna ya nʼihe niile, ka o nwe ike ghọọ onyeisi nchụaja kwesiri ntụkwasị obi ma na nke nwere obi ebere nʼijere Chineke ozi, ka o nweekwa ike chụọ aja ________ mmehie mmadụ niile.
mkpagbu
nkwuwa
ikpuchi
Mak 10:47 — Mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Jisọs onye ________ na-agafe, o bidoro iti mkpu na-asị, “Jisọs, nwa Devid, meere m ebere!”
Nazaret
Judịa
Andru
Luk 11:41 — Kama werenụ ihe ndị ahụ dị nʼime rụọ ọrụ ebere, ihe niile ga-adịkwara unu ________.
omume
ọcha
naanị
Ọrụ Ndị Ozi 9:36 — Nʼobodo ________, e nwere otu onye nwanyị na-eso ụzọ ya, nke aha ya bụ Tabita nke pụtakwara Dọkas na asụsụ Griik. O jupụtara nʼọrụ ọma, na ọrụ obi ebere nʼebe ụmụ ogbenye nọ.
Eshịa
Sizaria
Jopa
Jenesis 19:19 — ohu unu achọtala amara nʼihu unu, unu egosila m obi ebere dị ukwuu site nʼichebe ndụ m. Ma agaghị m enwe ike gbalaga nʼugwu ka ________ a ghara ịdakwasị m, m nwụọ.
aghụghọ
ikpere
mbibi
Jenesis 32:10 — Ekwesighị m obi ebere na ________ ntụkwasị obi nke i gosiri ohu gị. Mgbe m gabigara Jọdan a, enweghị m ihe ọbụla karịa mkpanaka m, ma ugbu a, abụ m ọmụma ụlọ ikwu abụọ.
ọnụahịa
ikwesi
arịrịọ
Abụ Ọma 136:1 — Keleenụ Onyenwe anyị, nʼihi na ọ dị mma. ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ukwuu
Ịhụnanya
mmehie
Abụ Ọma 136:4 — Keleenụ onye ahụ naanị ya na-arụ ọrụ ebube dị iche iche, ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ịhụnanya
ukwuu
mmehie
Abụ Ọma 136:23 — Onye chetara anyị mgbe anyị na-adịghị ike, ________ ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
ukwuu
mmehie
Ịhụnanya
Abụ Ọma 136:26 — Keleenụ Chineke nke ________ ekele. Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
osimiri
mmehie
eluigwe

← Laghachi n'ọmụmụ ihe a