Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Nsọpụrụ Chineke? — Ntọala — Ajụjụ Baịbụl
Maka nkọwa ọ bụla dị n'okpuru, họrọ ihe amaokwu ahụ na-akụzi. Akara gị ga-apụta na njedebe.
Nke a bụ ajụjụ a na-enye akara. Gafee ya iji nweta ihe ga-abara gị uru banyere Asambodo Nkwado Ozi Gị.
2 Pita 1:5 — Nʼihi nke a, gbalịsienụ ike ịtụkwasị ịdị mma nʼelu okwukwe unu, ma na-atụkwasịkwanụ ihe ________ nʼelu ịdị mma
adịghị
ọmụma
ọchịchịrị
2 Pita 1:6 — tụkwasịkwanụ imerụ ihe nʼoke nʼelu ihe ________, tụkwasịkwanụ ntachiobi nʼelu imerụ ihe na oke, ma na-atụkwasịkwanụ ibi ndụ dị ka ndị Chineke nʼelu ntachiobi.
ọmụma
ubi
guzo
Matiu 5:16 — Ya mere, kwerenụ ka ________ unu nwuo nye mmadụ niile, ka ndị mmadụ hụ ọrụ ọma unu, tookwa Nna unu nke bi nʼeluigwe.
banye
agụụ
ìhè
Ndị Rom 4:20 — Ọ dịghị mgbe ọbụla o nwere obi abụọ na Chineke agaghị emezu ihe niile o kwere ya na nkwa. Kama, okwukwe ya mere ka ọ gbasie ike, ka ọ na-enye Chineke ________.
nwụrụ
otuto
ekele
2 Pita 1:10 — Nʼihi ya ụmụnna m, gbalịsienụ ike iguzosike nʼọkpụkpọ na ________ unu. Nke a ga-eme ka unu hapụ ịsọ ngọngọ maọbụ daa.
alụkwaghị
nhọpụta
inyeaka
Ndị Hibru 6:11-12 — Anyị chọrọ ka onye ọbụla nʼime unu nọgidesie ike nʼotu ịnụ ọkụ nʼobi ahụ ruo ọgwụgwụ ihe niile, ka unu nwee olileanya inwezu ihe niile unu ________ anya ya mgbe oge ruru.
mkpa
ụta
na-atụ
Ekiliziastis 4:12 — Ọ bụ ezie na e nwere ike merie onye naanị ya guzo, ma mmadụ abụọ pụrụ iguzo zọọ onwe ha. Ụdọ e ji ________ atọ tụkọta nʼotu, adịghị adọbi ya ngwangwa.
mgbidi
na-agha
eriri
Matiu 22:11 — “Ma mgbe eze ahụ batara ileta ndị niile nọ na nri, ọ hụrụ otu nwoke nke na-eyighị uwe ________ nwunye.
ọlụlụ
obodobo
kamel
Jọn 15:8 — Nke a ga-abụrụ Nna m ________ na unu mịrị ọtụtụ mkpụrụ hie nne, ọ na-egosikwa na unu bụ ndị na-eso ụzọ m.
nʼakwụkwọ
otuto
nkwa
← Laghachi n'ọmụmụ ihe a